ig.news

Ihe mere Gloria.tv ji chọọ ụtụ gị na ihe o ji ya eme

Gloria.tv bụ sọọsọ ihe pekarịrị $100,000 ka eji ahazi ya kwa afọ nakwa ọbụladị otu onye ọrụ a na-akwụ ụgwọ. Nke mere o ji bụrụ ndị ihe onyonyo Katọlik kacha wee bee ego n'ụwa niile. Kama ndị ọrụ, anyị nwere ndị na alụghị nwanyị na-arụ ọrụ na-eri sọọsọ $250 n'ọnwa nke pekarịrị ogbenye obodo ọdịda anyanwụ.

Ka o sila dị, anyi ka chọrọ $10,000 maka afọ a . Sọọsọ n'izu ụka a anyị kwụrụ $3,000 maka backup hard disks, $2,000 maka copyright infringement maka igbochi nsogbu nke iwu obodo, na $1,500 maka German data center.

Gloria.tv ga-aga n'ihu naanị site na enyemaka gị. Biko were obi ọcha gị nyere anyị aka.

(pịa tụọ ụtụ)

#newsCbaezjsgrb
88